eng
stringlengths 1
645
| ibo
stringlengths 2
603
|
|---|---|
Thankfully , we do not need to suffer the consequences of breaking God 's laws to learn valuable lessons .
|
Anyị ekwesịghị ibu ụzọ taa ahụhụ n 'ihi imebi iwu Chineke tupu anyị amụta ihe .
|
We need not harbor such fears .
|
Anyị ekwesịghị ịdị na - atụ ụdị ụjọ ahụ .
|
We do not have the complete list of his writings , yet some titles reveal the interest he showed in Biblical topics .
|
Anyị enweghị ihe ndekọ zuru ezu nke akwụkwọ nile o dere , ma isiokwu nke akwụkwọ ya ụfọdụ gosiri mmasị o nwere n 'isiokwu ndị dị na Bible .
|
We too are imperfect .
|
Anyị ezughịkwa okè .
|
We discover how we can best help people , we overcome potential conversation stoppers , and we teach humble ones how they can benefit themselves .
|
Anyị ga - amata ihe anyị ga - agwa ndị na - achọghị ige anyị ntị . Anyị ga - akụzikwara ndị chọrọ ịmụta ihe ihe ga - abara ha uru .
|
Doing so will bring us blessings , for the minding of the spirit means life and peace . - Gal .
|
Anyị ga - enweta ọtụtụ ngọzi ma anyị mee otú ahụ , n 'ihi na ịtụkwasị uche na mmụọ nsọ pụtara ndụ na udo . - Gal .
|
And at our congregation meetings , all of us receive counsel that comes at just the right time !
|
Anyị gaa ọmụmụ ihe , a na - enye anyị ndụmọdụ ga - abara anyị uru .
|
Let us witness informally to male workmates when appropriate and reach out to unbelieving husbands in the congregation .
|
Anyị kwesịkwara ịna - ezi ụmụ nwoke ndị anyị na ha na - arụkọ ọrụ ozi ọma mgbe ọ bụla o kwere anyị omume , na - ezikwa ụmụ nwoke ndị nwunye ha bụ Ndịàmà ozi ọma .
|
Remember that it is unwise to do so .
|
Anyị kwesịrị icheta na anyị ekwesịghị iche otú ahụ .
|
We need to put forth effort to develop genuine appreciation for fellow believers , even reaching out to make new friends . - 1 / 1 , pages 9 - 11 .
|
Anyị kwesịrị ịgbalịsi ike ịdị na - enwe nnọọ mmasị n 'ebe ndị kwere ekwe ibe anyị nọ , ọbụna na - agbalị imetakwu ndị ọzọ enyi . - 1 / 1 , peeji nke 9 - 11 .
|
We need to learn to understand and even share another person 's feelings , whether joy or sadness .
|
Anyị kwesịrị ịghọta mgbe ndị ọzọ na - enwe ọṅụ , ma ọ bụkwanụ mgbe ihe na - ewute ha , ma sonyere ha .
|
Special attention should be given to displaying dignity when we approach Jehovah in worship .
|
Anyị kwesịrị ịhụ na anyị na - akwanyere Jehova ùgwù mgbe anyị bịara ife ya ofufe .
|
I learned to accept any sort of work , and we cut down on all unnecessary expenses .
|
Anyị kwụsịkwara ịna - emefu ego n 'ihe ndị na - adịghị anyị mkpa .
|
We are not ignorant of Satan 's schemes .
|
Anyị ma atụmatụ dị iche iche nke Setan .
|
As we know , Jesus foretold that the good news of the Kingdom would be preached in all the inhabited earth .
|
Anyị ma na Jizọs buru amụma na a ga - ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n 'elu ụwa dum mmadụ bi .
|
We know the answers to questions that worldly - wise men have grappled with for millenniums .
|
Anyị maara azịza nye ajụjụ ndị nọworo na - enye ndị amamihe nke ụwa nsogbu ruo ọtụtụ puku afọ .
|
We made arrangements for a Bible study , and soon thereafter she was baptized .
|
Anyị mere ndokwa ịmalitere ya ọmụmụ Bible , ọ dịghịkwa anya e mee ya baptizim .
|
We did , and we were rewarded for our efforts .
|
Anyị mụkwara ya , Jehova agọziekwa mgbalị anyị .
|
We give proof of our Christian maturity by exercising our perceptive powers
|
Anyị na - enye ihe àmà na anyị bụ Ndị Kraịst tozuru okè site n 'iji ikike nghọta anyị eme ihe
|
All of us , because of inherited imperfection , are prone to errors and mistakes and have to fight against the desire for " doing the things willed by the flesh . "
|
Anyị niile na - eme mmehie n 'ihi na anyị bụ ndị na - ezughị okè .
|
When we make mistakes , as we all do , we genuinely repent and turn away from practices that dishonor Jehovah . - Ps .
|
Anyị niile na - emehie .
|
We may also recall Jesus ' warning : " Keep your eyes open and guard against every sort of covetousness , because even when a person has an abundance his life does not result from the things he possesses . "
|
Anyị nwekwara ike icheta ịdọ aka ná ntị Jizọs dọrọ anyị mgbe ọ sịrị : " Ghewenụ anya unu oghe , lezienụ anya ka unu ghara inwe ụdị anyaukwu ọ bụla , n 'ihi na ọbụna mgbe mmadụ nwere ọtụtụ ihe , ihe o nwere adịghị eme ka ọ dị ndụ . "
|
We could be moving toward some extreme without being aware of it .
|
Anyị nwere ike ịmalite imebigawa ihe ókè n 'amaghị ama .
|
It is hoped that the suggestions in this article and the preceding one will move more elders to set aside time for training others .
|
Anyị nwere olileanya na aro ndị a tụrụ n 'isiokwu a nakwa na nke bu ya ụzọ ga - eme ka ndị okenye wepụtakwuo oge na - azụ ndị ọzọ .
|
We received most of what we ate through a government food - subsidy program , and the secondhand clothing we wore was given to us by people for whom my mother cleaned houses and offices .
|
Anyị nwetara ihe ka ukwuu n 'ihe oriri anyị site n 'usoro onyinye ihe oriri gọọmenti , ọ bụkwa ndị nne m na - ehichara ebe obibi na ọfịs ha na - achịnye anyị uwe ndị e yitụworo eyi bú ̣ ndị anyị na - eyi .
|
We too must strengthen our faith by taking full advantage of all of Jehovah 's provisions for our spiritual welfare .
|
Anyị onwe anyị aghaghịkwa iwusi okwukwe anyị ike site n 'iji ihe nile Jehova nyeworo anyị maka ọdịmma ime mmụọ anyị eme ihe nke ọma .
|
We too could be susceptible to danger that comes from an unexpected direction .
|
Anyị onwe anyị pụkwara ịbanye n 'ihe ize ndụ nke sitere n 'ebe a na - atụghị anya ya .
|
We might compare enjoying eternal life to having an abundance of air .
|
Anyị pụrụ iji ịdị ndụ agwụghị agwụ tụnyere inwe ikuku n 'ụba .
|
We can reinforce this wholesome fear and hatred for what is bad by considering the harmful consequences that sin inevitably brings .
|
Anyị pụrụ inwekwu egwu a ziri ezi ma ọ bụ ịkpọkwu ihe ọjọọ asị site n 'ịtụle ihe ndị na - emerụ ahụ mmehie na - aghaghị ịkpata .
|
We did so well at woodcutting that the governor of the prison gave us a Bible and our Bible literature , in spite of strict orders that we should be denied such items .
|
Anyị wara osisi ahụ nke ọma nke na onyeisi ụlọ mkpọrọ ahụ nyere anyị Bible na akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Bible , n 'agbanyeghị iwu siri ike e nyere na e kwesịghị inye anyị ihe ndị dị otú ahụ .
|
How such intimacy brings us peace of heart and mind !
|
Anyị ịnọkwu Jehova nso otú ahụ pụrụ nnọọ ime ka obi ruo anyị ala !
|
I can read without glasses and actively associate with my family . "
|
Apụrụ m ịgụ ihe n 'ejighị ugegbe anya , apụkwara m iso ezinụlọ m na - akpakọ nke ọma . "
|
Suggestions for Teacher - Parent Communication
|
Aro Maka Nkwurịta Okwu n 'Etiti Onye Nkụzi na Ndị Mụrụ Ụmụ
|
I asked that he help me to bring my life into harmony with his standards and to teach my children to live differently from the way I had done .
|
Arịọrọ m ya ka o nyere m aka ime ihe o kwuru na ịkụziri ụmụ m ibi ndụ dị iche na nke m biri . O siiri m ezigbo ike ime mgbanwe ndị m kwesịrị ime .
|
Atkins says that to believe " that God is an explanation ( of anything , let alone everything ) is intellectually contemptible . "
|
Atkins kwuru na ikwere " na e nwere Chineke , bú ̣ onye ( ihe ọ bụla , ma ya fọdụkwa ihe nile ) sitere n 'aka ya bụ ihe ezi uche na - adịghị na ya . "
|
According to Isaiah 25 : 8 , Jehovah " will actually swallow up death forever . "
|
Aịzaya 25 : 8 kwuru na Jehova " ga - eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi . "
|
English July 6 - 8
|
BADAGRY 3 ( Yoruba )
|
Regarding the importance of good direction and attention from parents , David says : " Every night , my mother read to us stories from the book From Paradise Lost to Paradise Regained .
|
Banyere mkpa nduzi na nlekọta dị mma sitere n 'aka ndị nne na nna dị , David na - asị : " Kwa abalị , mama anyị na - agụrụ anyị akụkọ ndị sitere n 'akwụkwọ bú ̣ Site Na Paradais Etufuru Rue Paradais Enweghachiri .
|
Barzillai lived in the land of Gilead , a mountainous region east of the Jordan River . - 2 Samuel 17 : 27 ; 19 : 31 .
|
Bazilaị biri n 'ala Gilied , bú ̣ ógbè bú ̣ ugwu ugwu nke dị n 'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Osimiri Jọdan . - 2 Samuel 17 : 27 ; 19 : 31 .
|
God 's Word clearly counsels : " Do not become unevenly yoked with unbelievers .
|
Baịbụl dọrọ anyị aka ná ntị , sị : " Unu na ndị na - ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu , nke bú ̣ nkekọ na - ekwekọghị ekwekọ .
|
Rather than using months with such names as March and April , the Bible speaks of such months as Adar and Nisan .
|
Baịbụl ekwughị okwu banyere ọnwa ndị dị ka Mach na Eprel , kama o kwuru okwu banyere ọnwa ndị dị ka Eda na Naịsan .
|
Indeed , the Bible says that " each one " has " his own plague and his own pain . "
|
Baịbụl kwudịrị na " onye ọ bụla " nwere " ihe na - egbu ya mgbu na ihe na - afụ ya ụfụ . "
|
That book also discloses that God has made provision for our future happiness .
|
Baịbụl kwukwara na Chineke enyela anyị ihe ga - eme ka anyị nwee obi ụtọ n 'ọdịnihu .
|
According to the Bible , all humans are sinners .
|
Baịbụl kwuru na mmadụ niile bụ ndị mmehie .
|
The Bible gives sound counsel that can help a couple to have a balanced view of the marital due .
|
Baịbụl nyere di na nwunye ezigbo ndụmọdụ ga - enyere ha aka ịna - enye ibe ha ihe ruuru ya .
|
" And the people were strengthened by [ his ] words . " - Read 2 Chronicles 32 : 6 - 8 .
|
Baịbụl sịrị : " Ha wee malite inwe obi ike n 'ihi ihe Hezekaya eze Juda kwuru . " - Gụọ 2 Ihe E Mere 32 : 6 - 8 .
|
Ben says , " Most people will never really understand what our life is like . "
|
Ben sịrị : " Ọtụtụ ndị amaghị otú ụwa dị anyị . "
|
Clearly , the Bible shows what man is .
|
Bible gosiri nnọọ ihe mmadụ bụ .
|
The Bible says that love " hopes all things . "
|
Bible kwuru na ịhụnanya " na - ele anya ihe nile . "
|
The Bible describes what happened afterward : " Now it came about when Moses came down from Mount Sinai . . . that the skin of his face emitted rays because of his having spoken with [ Jehovah ] . " - Exodus 33 : 18 - 34 : 7 , 29 .
|
Bible kọwara ihe mere mgbe nke a gasịrị : " O ruo , mgbe Mozis siri n 'ugwu Saịnaị rịda . . . akpụkpọ ihu ya na - enwupụta ìhè mgbe [ Jehova ] kpanyeere ya ụka . " - Ọpụpụ 33 : 18 - 34 : 7 , 29 .
|
The Bible exhorts Christians to look to God for guidance in all aspects of life .
|
Bible na - adụ Ndị Kraịst ọdụ ilegara Chineke anya maka nduzi n 'akụkụ nile nke ndụ .
|
The Bible encourages us to be content with sustenance and covering .
|
Bible na - agba anyị ume ka ihe oriri na ihe mgbokwasị anyị nwere ju anyị afọ .
|
The Bible provides satisfying answers to these questions .
|
Bible na - aza ajụjụ ndị a n 'ụzọ na - eju afọ .
|
When God " founded the earth , " says the Bible , " the morning stars [ angels ] joyfully cried out together , and all the sons of God began shouting in applause . "
|
Bible na - ekwu na mgbe Chineke " tọrọ ntọala ụwa . . . kpakpando ụtụtụ [ ndị mmụọ ozi ] na - etikọ mkpu ọṅụ , ụmụ Chineke nile wee tisie mkpu ọṅụ ike . "
|
The Bible gives this wise advice : " An answer , when mild , turns away rage , but a word causing pain makes anger to come up . "
|
Bible na - enye ndụmọdụ a amamihe dị na ya : " Ọzịza okwu dị nro na - eme ka ọnụma laghachi azụ : ma okwu mwute na - akpali iwe . "
|
Does the Bible allow for personal freedom ?
|
Bible ò ̣ na - enye ohere maka mmadụ inwere onwe ya ime nhọrọ ?
|
Draw closer to Jehovah , have plenty to do in God 's service , and widen out in your love for others .
|
Bịarukwuo Jehova nso , nwee ọtụtụ ihe ị na - arụ n 'ozi Chineke , ma hụkwuo ndị ọzọ n 'anya .
|
Then came the howl of bombs and destruction and a roar that burst the eardrums of the terror - struck .
|
Bọmbụ ahụ lakwara ọtụtụ ihe n 'iyi .
|
ANALYZE THE SCENE . - READ GENESIS 19 : 1 - 14 .
|
CHEBARA OTÚ IHE A SI MEE ECHICHE . - GỤỌ JENESIS 19 : 1 - 14 .
|
Take into consideration your mate and children .
|
Chebara nwunye ma ọ bụ dị gị na ụmụ gị echiche .
|
Consider : If Satan conversed with Jehovah God and Jesus Christ , how could Satan possibly be merely the principle of evil that resides in others ?
|
Chegodị echiche : Ọ bụrụ na Setan na Jehova Chineke na Jizọs Kraịst kparịtara ụka , olee otú Setan ga - esi bụrụ naanị ihe ọjọọ nke dị n 'ime ndị ọzọ ?
|
Cheryl , also married to an elder , stated : " I know that the brothers and sisters in the congregation need elders to talk to , and I want them to feel that they can come to my husband anytime they need him . "
|
Cheryl , bú ̣ kwa nwunye onye okenye , kwuru , sị : " Amaara m na ọ dị ụmụnna nwoke na ụmụnna nwanyị ndị nọ n 'ọgbakọ mkpa ịgwa ndị okenye okwu , ana m achọkwa ime ka ha ghọta na ha pụrụ ịbịakwute di m mgbe ọ bụla ọ dị ha mkpa . "
|
Bear in mind that prayer demonstrates reliance on God .
|
Chetakwa na ekpere unu na - ekpe na - egosi na unu tụkwasịrị Chineke obi .
|
Then totality was reached , and silence prevailed .
|
Chi mechaziri jie , ebe niile adaakwa jụụ .
|
Gods and goddesses like Athena - whose glory depended on temples and statues - have come and gone .
|
Chi na chi nwanyị dị iche iche ndị dị ka Atena - bú ̣ ndị ebube ha dabeere n 'ụlọ nsọ ha na n 'ọdịdị ha - abịala ma laa .
|
Those who dwell in spiritual darkness are being influenced by the god of the darkness , Satan the Devil , and consequently they are alienated from the source of light and life . - Ephesians 4 : 17 - 19 .
|
Chi nke ọchịchịrị ahụ , Setan bú ̣ Ekwensu , na - enwe mmetụta n 'ahú ̣ ndị nọ n 'ọchịchịrị ime mmụọ , n 'ihi ya kwa , a na - ekewapụ ha n 'ebe isi iyi nke ìhè na ndụ nọ . - Ndị Efesọs 4 : 17 - 19 .
|
Alex tells Steve that he is deeply concerned about what his friend is doing .
|
Chibụike agwa Onyedịka na ihe a ọ na - eme na - enye ya nsogbu n 'obi .
|
God did not require families to break up where there was more than one wife .
|
Chineke achọghị ka ezinụlọ ebe di lụrụ karịa otu nwanyị tisaa .
|
God does not favor one race or culture over another .
|
Chineke anaghị emelara otu agbụrụ .
|
Moreover , he is a God of perfect justice .
|
Chineke bụkwa onye na - ekpe ikpe ziri ezi .
|
God graciously provides for us .
|
Chineke na - enye anyị ihe ndị dị anyị mkpa .
|
Will God Help Me if I Pray ?
|
Chineke Ò ̣ Ga - enyere M Aka Ma M Kpee Ekpere ?
|
Decide which of their attitudes and actions you would like to imitate when raising your child .
|
Chọpụtakwa otú ha si zụọ gị bú ̣ otú ị na - agaghị achọ isi zụọ nwa gị , ma ọ bụrụ na e nwere .
|
David and Bath - sheba were not to escape all consequences of their sin .
|
Devid na Bat - sheba agaghị agbanahụ ihe nile si ná mmehie ha pụta .
|
David 's trust in " the Provider of escape " did not waver .
|
Devid nọgidere na - atụkwasị ' Onye na - eme ụzọ mgbapụ ' obi .
|
This couple also found ways to avoid using poisonous sprays on their crops .
|
Di na nwunye a mụtakwara ụzọ ndị ha ga - esi na - ezere ịgba akú ̣ kú ̣ ha ọgwụ ndị dị ize ndụ .
|
These qualities are indispensable in a successful marriage . "
|
Di na nwunye kwesịrị inwe àgwà abụọ a ma ọ bụrụ na ha chọrọ ịna - ebi n 'udo . "
|
For example , a husband might write , " I felt that you preferred the company of your friends over my company . "
|
Di nwere ike ide , sị , " Ị chọrọ ka gị na ndị enyi gị na - anọ kama mụ na gị ịnọ . "
|
AS TOLD BY CONSTANCE BENANTI
|
DỊ KA CONSTANCE BENANTI SI KỌỌ
|
AS TOLD BY DOROTHY HORLE
|
DỊ KA DOROTHY HORLE SI KỌỌ
|
As he did in the days of Zephaniah , Jehovah will soon bring distress upon " all the inhabitants of the earth , " those who refuse to heed his warning .
|
Dị ka Jehova mere n 'oge Zefanaịa , ọ ga - ewetara " ndị nile bi n 'ala , " ndị jụrụ ịṅa ntị n 'ịdọ aka ná ntị ya , ahụhụ .
|
As Jesus had foretold , they became " objects of hatred by all the nations . "
|
Dị ka Jisọs buworo n 'amụma , " mba nile [ kpọrọ ha ] asị . "
|
As a heavenly Ruler , he will intervene to destroy wickedness and to transform the earth into a paradise , with no more injustice , sickness , poverty , or death .
|
Dị ka Onye Ọchịchị eluigwe , ọ ga - eme ihe iji kpochapụ ajọ omume na iji mee ka ụwa ghọọ paradaịs , ikpe na - ezighị ezi , ọrịa , ịda ogbenye , ma ọ bụ ọnwụ agaghịzi adị .
|
Can we likewise find common ground with those in our territory ?
|
Dị ka Pọl mere , ànyị nwere ike ịchọta isiokwu ga - amasị ndị nọ n 'ókèala anyị ?
|
Like Timothy , you need to make a careful examination of " the holy writings . "
|
Dị ka Timoti mere , i kwesịrị iji nlezianya na - amụ " ihe odide ndị dị nsọ . "
|
As told by Vito Fraese
|
Dị ka Vito Fraese si kọọ
|
As the name suggests , it blends biology and modern technology through such techniques as genetic engineering .
|
Dị ka aha ya na - egosi , ọ na - ejikọta nkà mmụta ihe ndị dị ndụ na nkà na ụzụ nke oge a site n 'usoro ndị dị ka nkà mgbanwe mkpụrụ ndụ ihe nketa .
|
According to the book The Byzantines , one patriarch even promised the emperor in writing " to do whatever he demanded , no matter how unlawful , and to refrain from doing anything that displeased him . "
|
Dị ka akwụkwọ bú ̣ The Byzantines si kwuo , ọbụna otu onyeisi ndị bishọp kwere eze ukwu nkwa n 'akwụkwọ o degaara ya " ime ihe ọ bụla ọ chọrọ , n 'agbanyeghị otú o si megide iwu , na izere ime ihe ọ bụla ga - ewute ya . "
|
According to the historical account , Andrew and Philip identified Jesus of Nazareth , the former carpenter , as the promised and long - awaited Messiah .
|
Dị ka akụkọ ihe mere eme ahụ si kwuo , Andru na Filip ghọtara na Jizọs onye Nazaret , onye bú ̣ bu ọkwa nkà , bụ Mezaịa ahụ e kwere ná nkwa nke a nọworo na - eche kemgbe .
|
As noted earlier , the Bible uses the phrase " new heavens and a new earth " four times .
|
Dị ka e kwuru na mbụ , Bible ji nkebi ahịrịokwu bú ̣ " eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ " mee ihe ugboro anọ .
|
For example , Jesus said : " Make friends for yourselves by means of the unrighteous riches . "
|
Dị ka ihe atụ , Jisọs kwuru , sị : " Meenụ ndị enyi nye onwe unu site n 'akù ̣ nke ajọ omume . "
|
Cooperation continued to mark God 's works .
|
Dị ka ihe atụ , Noa na ndị ezinụlọ ya gbakọrọ aka rụọ ụgbọ .
|
For example , you might ask your son to choose a country that interests him , research the theocratic history of that land , and present some of what he learned to his family .
|
Dị ka ihe atụ , i nwere ike ịgwa otu nwa gị ka ọ họrọ otu mba masịrị ya , mee nchọnchọ banyere otú ọrụ anyị si aga ná mba ahụ ma kọọrọ ezinụlọ unu ụfọdụ ihe ndị ọ chọpụtara .
|
For example , after quoting one of the Ten Commandments - " you must not commit adultery " - Jesus explained God 's view of what takes place inside the heart of a man long before he commits that act .
|
Dị ka ihe atụ , mgbe Jizọs kwuru banyere otu n 'ime Iwu Iri ahụ , nke bú ̣ , " akwala iko , " o mere ka a mara otú Chineke si ele ihe mmadụ na - eche n 'echiche tupu ya akwaa iko anya .
|
For example , when asked what they would do if faced with the choice between saving the life of their pet or the life of a fellow human whom they did not know , many said that they would choose the animal .
|
Dị ka ihe atụ , mgbe a jụrụ ha ihe ha ga - eme ma ọ bụrụ na a sị ha họrọ ịzọpụta ndụ anụ ha ji mere enyi ma ọ bụ ndụ mmadụ ibe ha ha na - amaghị , ọtụtụ kwuru na ha ga - ahọrọ anụmanụ ha .
|
For example , early in the year 2001 , Pope John Paul II stated in a letter : " Over the years , I have often repeated the summons to the new evangelization .
|
Dị ka ihe atụ , n 'akwụkwọ ozi Poopu John Paul nke Abụọ dere ná mmalite afọ 2001 , ọ sịrị : " Kemgbe ọtụtụ afọ , ekwuola m ugboro ugboro ka e kwusasiwe ozi ọma ike .
|
For example , in 1931 this small group of Christians went on public record that they were more than just Bible Students .
|
Dị ka ihe atụ , na 1931 , obere ìgwè ndị Kraịst a mere ka ọha na eze mara na ha abụghị Ndị Mmụta Bible nkịtị .
|
For instance , he did so in the case of King Jehoshaphat of Judah .
|
Dị ka ihe atụ , o meere Eze Jehọshafat nke Juda otú ahụ .
|
For example , Cain had to decide whether to act on his anger or to control it .
|
Dị ka ihe atụ , o nwere mgbe Ken kwesịrị ikpebi ihe ọ ga - eme mgbe iwe na - ewe ya .
|
For example , Zuzanna , a Christian woman , said this about her family life : " Our marriage was strengthened by our reading the Bible together , attending Christian meetings together , and sharing what we learned with others .
|
Dị ka ihe atụ , otu nwaanyị Onye Kraịst , bú ̣ Zuzanna , kwuru banyere ezinụlọ ya , sị : " Ịgụkọ Baịbụl ọnụ , ịgakọ ọmụmụ ihe Ndị Kraịst ọnụ , na izi ndị ọzọ ozi ọma dị na Baịbụl , mere ka mụ na di m dịkwuo ná mma .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.